Abụ Ọma 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova, ọ bụ gị bụ Onye Nzọpụta.+ Ị na-agọzi ndị gị. (Sila) Abụ Ọma 96:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Chi ọzọ niile ndị mmadụ na-efe abaghị uru.+ Ma, ọ bụ Jehova kere eluigwe.+