Abụ Ọma 25:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Chebe ndụ* m ma zọpụta m.+ Ekwela ka ihere mee m, n’ihi na m gbabala n’ime gị. Abụ Ọma 119:80 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 80 Ka m jiri obi m niile na-eso ntụziaka gị,+Ka ihere wee ghara ime m.+