10 N’ihi na ịhụ ego n’anya bụ mgbọrọgwụ ụdị ihe ọjọọ niile. O meela ka ụfọdụ ndị dapụ n’okwukwe, meekwa ka ahụ́ niile na-afụ ha ụfụ ka ndị mara onwe ha mma aghara aghara.+
5 Ka otú unu si ebi ndụ gosi na unu ahụghị ego n’anya,+ kama ka ihe ndị dị ugbu a ju unu afọ.+ N’ihi na o kwuru, sị: “E nweghị ihe ga-eme ka m hapụ gị, e nweghịkwa ihe ga-eme ka m gbakụta gị azụ.”+