17 “Agụụ iweghara ụlọ mmadụ ibe gị agụla gị. Agụụ nwunye mmadụ ibe gị+ ma ọ bụ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị ma ọ bụ ehi ya ma ọ bụ jakị ya ma ọ bụ ihe ọ bụla bụ́ nke mmadụ ibe gị agụla gị.”+
21 “‘Agụụ nwunye mmadụ ibe gị agụla gị.+ Agụụ iweghara ụlọ mmadụ ibe gị ma ọ bụ ubi ya ma ọ bụ ehi ya ma ọ bụ jakị ya agụla gị. Agụụ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị ma ọ bụ ihe ọ bụla bụ́ nke mmadụ ibe gị agụla gị.’+
5 N’ihi ya, meenụ ka ahụ́ unu nwụọ+ n’ihe gbasara ịkwa iko,* adịghị ọcha, ejideghị onwe unu ma agụụ mmekọahụ gụwa unu,+ ihe ọjọọ ịgụ unu agụụ, na anyaukwu, nke bụ́ ikpere arụsị.