Abụ Ọma 63:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M na-echeta gị n’elu àkwà* m. Ọ bụ ihe banyere gị ka m na-atụgharị n’uche n’oge nche abalị.+ Aịzaya 26:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ na-agụsi m* agụụ ike n’abalị ịmata gị. N’eziokwu, m ji obi m niile na-achọ gị.+ I kpewe ụwa ikpe,Ndị bi n’ụwa ga-amụta ime ezi omume.+
9 Ọ na-agụsi m* agụụ ike n’abalị ịmata gị. N’eziokwu, m ji obi m niile na-achọ gị.+ I kpewe ụwa ikpe,Ndị bi n’ụwa ga-amụta ime ezi omume.+