Abụ Ọma 69:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Etigidela m mkpu, ike agwụ m.+ Olu agụọla m. Anya m anaghịzi ahụcha ụzọ ebe m nọ na-echere Chineke m.+ Abụ Ọma 143:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova, biko, za m ngwa ngwa.+ Ike agwụchaala m.+ Ezorola m ihu gị+Ka m ghara ịdị ka ndị na-agbada n’olulu.*+
3 Etigidela m mkpu, ike agwụ m.+ Olu agụọla m. Anya m anaghịzi ahụcha ụzọ ebe m nọ na-echere Chineke m.+
7 Jehova, biko, za m ngwa ngwa.+ Ike agwụchaala m.+ Ezorola m ihu gị+Ka m ghara ịdị ka ndị na-agbada n’olulu.*+