Abụ Ọma 69:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Etigidela m mkpu, ike gwụ m;+Olu agụwo m.Anya m adịkwaghị ahụ ụzọ ebe m nọ na-echere Chineke m.+