Abụ Ọma 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ude m na-asụ emewo ka ike gwụ m;+N’ogologo abalị dum, m na-eme ka ihe ndina m dee mmiri;+M na-eme ka ihe ndina m jupụta n’anya mmiri m.+ Abụ Ọma 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chineke m, m na-akpọku gị n’ehihie, ma ị dịghị aza;+M na-akpọkukwa gị n’abalị, adịghị m emechi ọnụ.+
6 Ude m na-asụ emewo ka ike gwụ m;+N’ogologo abalị dum, m na-eme ka ihe ndina m dee mmiri;+M na-eme ka ihe ndina m jupụta n’anya mmiri m.+
2 Chineke m, m na-akpọku gị n’ehihie, ma ị dịghị aza;+M na-akpọkukwa gị n’abalị, adịghị m emechi ọnụ.+