-
2 Samuel 13:36Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
36 O wee ruo na ngwa ngwa o kwusịrị okwu, lee, ụmụ eze batara, ha wee malite ịkwa ákwá n’olu dara ụda; ọbụna eze na ndị niile na-ejere ya ozi kwara ákwá nke ukwuu.
-