Abụ Ọma 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ka iguzosi ike n’ezi ihe na ezi omume chebe m,+N’ihi na enwere m olileanya n’ebe ị nọ.+ Abụ Ọma 119:82 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 82 Atụkatala m anya okwu gị anya kpọọ m,+Ka m nọ na-asị: “Olee mgbe ị ga-akasi m obi?”+ Abụ Ọma 119:123 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 123 Atụkatala m anya nzọpụta gị+ nakwa anya okwu ezi omume gị+Anya kpọọ m. Aịzaya 38:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Dị ka elekentịọba na nnụnụ bulbul ka m na-ebe ubé.+M na-ebe ubé dị ka nduru.+Elekatala m anya n’elu, ike gwụ m,+ m wee sị:‘Jehova, anọ m ná nsogbu. Biko, kwado m.’+
14 Dị ka elekentịọba na nnụnụ bulbul ka m na-ebe ubé.+M na-ebe ubé dị ka nduru.+Elekatala m anya n’elu, ike gwụ m,+ m wee sị:‘Jehova, anọ m ná nsogbu. Biko, kwado m.’+