Abụ Ọma 39:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ugbu a kwa, Jehova, gịnị ka m na-ele anya ya?Olileanya m dị n’ebe ị nọ.+ Abụ Ọma 119:82 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 82 Atụkatala m anya okwu gị anya kpọọ m,+Ka m nọ na-asị: “Olee mgbe ị ga-akasi m obi?”+