Abụ Ọma 86:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mee ka ịdị mma gị pụta ìhè n’ahụ́ m,Ka ndị kpọrọ m asị wee hụ ya, ihere ewee mee ha.+N’ihi na gị onwe gị, Jehova, enyeworo m aka, kasiekwa m obi.+ Abụ Ọma 102:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ n’ụbọchị m nọ n’oké ihe isi ike.+Tọọrọ m ntị n’ala;+N’ụbọchị m kpọkuru gị, mee ngwa za m.+ Aịzaya 51:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na Jehova ga-akasi Zayọn obi.+ Ọ ga-akasikwa ebe ya niile tọgbọrọ n’efu obi,+ ọ ga-eme ka ala ịkpa ya dị ka Iden,+ meekwa ka mbara ọzara ya dị ka ubi Jehova.+ Obi ụtọ na ọṅụ ga-adị n’ime ya, a ga na-anụkwa ekele na abụ olu ụtọ n’ime ya.+ Aịzaya 66:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Dị ka nwoke nke nne ya na-akasi obi, otú ahụ ka mụ onwe m ga na-akasi unu obi;+ a ga-akasi unu obi n’ihe banyere Jeruselem.+ 2 Ndị Kọrịnt 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka Chineke na Nna+ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, bụ́ Nna nke obi ebere+ na Chineke nke nkasi obi+ niile bụrụ onye a gọziri agọzi,
17 Mee ka ịdị mma gị pụta ìhè n’ahụ́ m,Ka ndị kpọrọ m asị wee hụ ya, ihere ewee mee ha.+N’ihi na gị onwe gị, Jehova, enyeworo m aka, kasiekwa m obi.+
2 Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ n’ụbọchị m nọ n’oké ihe isi ike.+Tọọrọ m ntị n’ala;+N’ụbọchị m kpọkuru gị, mee ngwa za m.+
3 N’ihi na Jehova ga-akasi Zayọn obi.+ Ọ ga-akasikwa ebe ya niile tọgbọrọ n’efu obi,+ ọ ga-eme ka ala ịkpa ya dị ka Iden,+ meekwa ka mbara ọzara ya dị ka ubi Jehova.+ Obi ụtọ na ọṅụ ga-adị n’ime ya, a ga na-anụkwa ekele na abụ olu ụtọ n’ime ya.+
13 Dị ka nwoke nke nne ya na-akasi obi, otú ahụ ka mụ onwe m ga na-akasi unu obi;+ a ga-akasi unu obi n’ihe banyere Jeruselem.+
3 Ka Chineke na Nna+ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, bụ́ Nna nke obi ebere+ na Chineke nke nkasi obi+ niile bụrụ onye a gọziri agọzi,