10 Lọt wee lelie anya hụ Ógbè Jọdan+ dum ruo Zoa.+ Ọ hụrụ na ógbè ahụ dum bụ ebe mmiri na-ede nke ọma dị ka ubi Jehova,+ dị ka ala Ijipt, tupu Jehova ebibie Sọdọm na Gọmọra.
18 M ga-eme ka osimiri si n’elu ugwu nke ọhịa na-adịghị na-agbapụta, meekwa ka isi iyi si na ndagwurugwu* na-agbapụta.+ M ga-eme ka ala ịkpa ghọọ ọdọ mmiri nke ahịhịa amị jupụtara, meekwa ka ala mmiri na-adịghị ghọọ isi mmiri.+
8 Sida ndị ọzọ ahaghị ka ya n’ubi Chineke.+ Osisi junipa enweghị alaka yiri nke ya. Alaka osisi plen adịghịkwa ka alaka ya. Ọ dịghị osisi ọzọ dị n’ubi Chineke nke yiri ya n’ịma mma.+