13 Ọ bụ n’Iden, bụ́ ubi Chineke, ka ị nọrọ.+ Nkume niile dị oké ọnụ ahịa bụ uwe gị, ya bụ, rubi, topaz na jaspa; krisolaịt, ọnịks+ na jed; safaya, tọkwọiz+ na emerad; ebe a kwụnyere nkume ndị a nakwa oghere ndị ha dị na ha bụ ọlaedo. A kwadebere ha n’ụbọchị e kere gị.