-
Joel 2:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
Ala dị n’ihu ya dị ka ogige Iden,+
Ma ihe dị n’azụ ya bụ ala ịkpa nke a na-enweghị ihe dị na ya,
E nweghịkwa ihe na-afọ ndụ.
-
Ala dị n’ihu ya dị ka ogige Iden,+
Ma ihe dị n’azụ ya bụ ala ịkpa nke a na-enweghị ihe dị na ya,
E nweghịkwa ihe na-afọ ndụ.