Abụ Ọma 69:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Etigidela m mkpu, ike gwụ m;+Olu agụwo m.Anya m adịkwaghị ahụ ụzọ ebe m nọ na-echere Chineke m.+ Abụ Ọma 119:123 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 123 Atụkatala m anya nzọpụta gị+ nakwa anya okwu ezi omume gị+Anya kpọọ m.