11 Anyị na-asụ ude, anyị niile, dị ka anụ ọhịa bea; anyị na-eru uju, na-ebe ubé dị ka nduru.+ Anyị nọ na-ele anya ikpe ziri ezi,+ ma ọ dịghị nke dịnụ; anyị nọkwa na-ele anya nzọpụta, ma ọ dị anya n’ebe anyị nọ.+
7 A kawo ya aka; a gbawo ya ọtọ; a ga-akpụrụ ya laa,+ ndị ohu ya nwaanyị ga-akwa ákwá, dị ka ebe nduru+ na-ebe ubé, ha ga-eti aka n’obi+ ugboro ugboro.