Aịzaya 38:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Dị ka elekentịọba na nnụnụ bulbul ka m na-ebe ubé.+M na-ebe ubé dị ka nduru.+Elekatala m anya n’elu, ike gwụ m,+ m wee sị:‘Jehova, anọ m ná nsogbu. Biko, kwado m.’+ Aịzaya 59:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Anyị na-asụ ude, anyị niile, dị ka anụ ọhịa bea; anyị na-eru uju, na-ebe ubé dị ka nduru.+ Anyị nọ na-ele anya ikpe ziri ezi,+ ma ọ dịghị nke dịnụ; anyị nọkwa na-ele anya nzọpụta, ma ọ dị anya n’ebe anyị nọ.+
14 Dị ka elekentịọba na nnụnụ bulbul ka m na-ebe ubé.+M na-ebe ubé dị ka nduru.+Elekatala m anya n’elu, ike gwụ m,+ m wee sị:‘Jehova, anọ m ná nsogbu. Biko, kwado m.’+
11 Anyị na-asụ ude, anyị niile, dị ka anụ ọhịa bea; anyị na-eru uju, na-ebe ubé dị ka nduru.+ Anyị nọ na-ele anya ikpe ziri ezi,+ ma ọ dịghị nke dịnụ; anyị nọkwa na-ele anya nzọpụta, ma ọ dị anya n’ebe anyị nọ.+