Aịzaya 59:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha elegharawo ụzọ udo anya,+ ọ dịghịkwa ikpe ziri ezi dị n’ụzọ ha.+ Ha emewo ka okporo ụzọ ha niile gbagọọrọ ha agbagọ.+ Ọ dịghị onye ọ bụla nke na-eje ije na ha nke ga-enwe udo.+
8 Ha elegharawo ụzọ udo anya,+ ọ dịghịkwa ikpe ziri ezi dị n’ụzọ ha.+ Ha emewo ka okporo ụzọ ha niile gbagọọrọ ha agbagọ.+ Ọ dịghị onye ọ bụla nke na-eje ije na ha nke ga-enwe udo.+