Aịzaya 38:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Dị ka elekentịọba na nnụnụ bulbul ka m na-ebe ubé.+M na-ebe ubé dị ka nduru.+Elekatala m anya n’elu, ike gwụ m,+ m wee sị:‘Jehova, anọ m ná nsogbu. Biko, kwado m.’+
14 Dị ka elekentịọba na nnụnụ bulbul ka m na-ebe ubé.+M na-ebe ubé dị ka nduru.+Elekatala m anya n’elu, ike gwụ m,+ m wee sị:‘Jehova, anọ m ná nsogbu. Biko, kwado m.’+