Abụ Ọma 19:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ekwela ka ohu gị dị mpako.+ Ekwela ka mpako na-achị m.+ Mgbe ahụ, m ga-abụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+Agaghịkwa m eme mmehie dị oké njọ. Ndị Rom 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, unu ekwela ka mmehie bụrụ eze na-achị ahụ́ unu nke na-anwụ anwụ,+ unu ewee na-eme ihe ahụ́ unu chọrọ.
13 Ekwela ka ohu gị dị mpako.+ Ekwela ka mpako na-achị m.+ Mgbe ahụ, m ga-abụ onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta,+Agaghịkwa m eme mmehie dị oké njọ.
12 N’ihi ya, unu ekwela ka mmehie bụrụ eze na-achị ahụ́ unu nke na-anwụ anwụ,+ unu ewee na-eme ihe ahụ́ unu chọrọ.