Diuterọnọmi 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na olee mba ukwu nke nwere chi nọ ya nso otú Jehova bụ́ Chineke anyị si nọrọ anyị nso mgbe ọ bụla anyị kpọrọ ya?+ Abụ Ọma 46:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Chineke bụ ebe mgbaba anyị na ike anyị.+ Ọ dị njikere inyere anyị aka n’oge nsogbu.+ Abụ Ọma 145:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova nọ ndị niile na-akpọku ya nso,+Bụ́ ndị niile ji obi ha niile na-akpọku ya.*+
7 N’ihi na olee mba ukwu nke nwere chi nọ ya nso otú Jehova bụ́ Chineke anyị si nọrọ anyị nso mgbe ọ bụla anyị kpọrọ ya?+