2 Samuel 7:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ugbu a, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ọ bụ gị bụ ezi Chineke. Okwu gị bụkwa eziokwu.+ I kwekwala ohu gị nkwa imere ya ihe ọma ndị a. Abụ Ọma 12:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Okwu Jehova enweghị ntụpọ.+ Ha dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ekwú e ji ụrọ kpụọ. Jọn 17:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jiri eziokwu doo ha nsọ.*+ Okwu gị bụ eziokwu.+
28 Ugbu a, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ọ bụ gị bụ ezi Chineke. Okwu gị bụkwa eziokwu.+ I kwekwala ohu gị nkwa imere ya ihe ọma ndị a.
6 Okwu Jehova enweghị ntụpọ.+ Ha dị ka ọlaọcha a nụchara anụcha, nke a nụchara ugboro asaa n’ekwú e ji ụrọ kpụọ.