1 Ihe E Mere 22:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ka Jehova mee ka ị dị akọ, na-aghọtakwa ihe+ mgbe ọ ga-eme ka ị na-edu ndị Izrel, ka i nwee ike ịna-edebe iwu Jehova bụ́ Chineke gị.+ Ilu 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụrụkwa na ị rịọ arịrịọ ka ị ghọta ihe+Ma rịọsie arịrịọ ike ka ihe wee doo gị anya;+ Ilu 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe ahụ, ị ga-aghọta ihe ịtụ egwu Jehova pụtara,+Ị ga-amụtakwa banyere Chineke.+
12 Ka Jehova mee ka ị dị akọ, na-aghọtakwa ihe+ mgbe ọ ga-eme ka ị na-edu ndị Izrel, ka i nwee ike ịna-edebe iwu Jehova bụ́ Chineke gị.+
3 Ọ bụrụkwa na ị rịọ arịrịọ ka ị ghọta ihe+Ma rịọsie arịrịọ ike ka ihe wee doo gị anya;+ Ilu 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe ahụ, ị ga-aghọta ihe ịtụ egwu Jehova pụtara,+Ị ga-amụtakwa banyere Chineke.+