Abụ Ọma 9:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova, biko, meere m amara; hụrụ otú ndị kpọrọ m asị si na-emesi m ike,Gị onye si n’ọnụ ọnwụ kpọpụta m,+14 Ka m wee nọrọ n’ọnụ ụzọ ámá Zayọn*+ kọsaa ọrụ ọma niile ị na-arụMa ṅụrịa ọṅụ maka na ị na-azọpụta m.+ Aịzaya 38:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Naanị onye dị ndụ nwere ike ito gị,Dị ka m nwere ike ito gị taa. Nwoke nwere ike ịgwa ụmụ ya na ị na-eme ihe i kwuru.+
13 Jehova, biko, meere m amara; hụrụ otú ndị kpọrọ m asị si na-emesi m ike,Gị onye si n’ọnụ ọnwụ kpọpụta m,+14 Ka m wee nọrọ n’ọnụ ụzọ ámá Zayọn*+ kọsaa ọrụ ọma niile ị na-arụMa ṅụrịa ọṅụ maka na ị na-azọpụta m.+
19 Naanị onye dị ndụ nwere ike ito gị,Dị ka m nwere ike ito gị taa. Nwoke nwere ike ịgwa ụmụ ya na ị na-eme ihe i kwuru.+