Abụ Ọma 16:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M mere ka Jehova nọrọ n’ihu m mgbe niile.+ Ebe ọ bụ na ọ nọ m n’aka nri, e nweghị ihe ga-eme ka m daa.*+ Abụ Ọma 109:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’ihi na ọ ga-eguzo n’aka nri onye ogbenye,Ka ọ zọpụta ya n’aka ndị na-ama ya* ikpe.
8 M mere ka Jehova nọrọ n’ihu m mgbe niile.+ Ebe ọ bụ na ọ nọ m n’aka nri, e nweghị ihe ga-eme ka m daa.*+