Abụ Ákwá 3:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Jehova dị mma n’anya onye na-atụ anya ya+ nakwa n’anya onye* na-achọ ya.+ Maịka 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma mụnwa ga na-ele anya Jehova.+ M ga-echere* Chineke, onye nzọpụta m.+ Chineke m ga-anụ olu m.+