Abụ Ọma 40:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 M tụsiri anya ike ka Jehova nyere m aka. O wee gee m ntị* ma nụ ákwá m na-ebe ka o nyere m aka.+ Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+ Aịzaya 25:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’oge ahụ, ha ga na-ekwu, sị: “Onye a bụ Chineke anyị.+ Anyị tụkwasịrị ya obi.+ Ọ ga-azọpụtakwa anyị.+ Onye a bụ Jehova. Anyị tụkwasịrị ya obi. Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, ka obi tọọkwa anyị ụtọ n’ihi na ọ zọpụtala anyị.”+
2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+
9 N’oge ahụ, ha ga na-ekwu, sị: “Onye a bụ Chineke anyị.+ Anyị tụkwasịrị ya obi.+ Ọ ga-azọpụtakwa anyị.+ Onye a bụ Jehova. Anyị tụkwasịrị ya obi. Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, ka obi tọọkwa anyị ụtọ n’ihi na ọ zọpụtala anyị.”+