Aịzaya 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 A ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ: “Lee! Onye a bụ Chineke anyị.+ Anyị enwewo olileanya n’ebe ọ nọ,+ ọ ga-azọpụtakwa anyị.+ Onye a bụ Jehova.+ Anyị enwewo olileanya n’ebe ọ nọ. Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa aṅụrị ná nzọpụta ọ zọpụtara anyị.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:9 Bịaruo Jehova Nso, p. 15 Ụlọ Nche,7/1/2003, p. 10
9 A ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ: “Lee! Onye a bụ Chineke anyị.+ Anyị enwewo olileanya n’ebe ọ nọ,+ ọ ga-azọpụtakwa anyị.+ Onye a bụ Jehova.+ Anyị enwewo olileanya n’ebe ọ nọ. Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa aṅụrị ná nzọpụta ọ zọpụtara anyị.”+