Aịzaya 25:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’oge ahụ, ha ga na-ekwu, sị: “Onye a bụ Chineke anyị.+ Anyị tụkwasịrị ya obi.+ Ọ ga-azọpụtakwa anyị.+ Onye a bụ Jehova. Anyị tụkwasịrị ya obi. Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, ka obi tọọkwa anyị ụtọ n’ihi na ọ zọpụtala anyị.”+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:9 Bịaruo Jehova Nso, p. 15 Ụlọ Nche,7/1/2003, p. 10
9 N’oge ahụ, ha ga na-ekwu, sị: “Onye a bụ Chineke anyị.+ Anyị tụkwasịrị ya obi.+ Ọ ga-azọpụtakwa anyị.+ Onye a bụ Jehova. Anyị tụkwasịrị ya obi. Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, ka obi tọọkwa anyị ụtọ n’ihi na ọ zọpụtala anyị.”+