Aịzaya 25:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Jehova, ị bụ Chineke m. Ana m eto gị, na-etokwa aha gị,N’ihi na i meela ihe ndị dị ebube,+Ihe ndị i bu n’obi ime kemgbe oge ochie.+ I meela ihe i kwuru,+ gosikwa na e kwesịrị ịtụkwasị gị obi.
25 Jehova, ị bụ Chineke m. Ana m eto gị, na-etokwa aha gị,N’ihi na i meela ihe ndị dị ebube,+Ihe ndị i bu n’obi ime kemgbe oge ochie.+ I meela ihe i kwuru,+ gosikwa na e kwesịrị ịtụkwasị gị obi.