Aịzaya 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jehova, ị bụ Chineke m.+ Ana m ebuli gị elu,+ ana m eto aha gị,+ n’ihi na i mewo ihe ndị dị ebube,+ i mezuwo ihe ndị i zubere ime+ kemgbe oge ochie, n’ikwesị ntụkwasị obi,+ n’eziokwu.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:1 Ụlọ Nche,3/1/2001, p. 14 Amụma Aịsaịa I, p. 271
25 Jehova, ị bụ Chineke m.+ Ana m ebuli gị elu,+ ana m eto aha gị,+ n’ihi na i mewo ihe ndị dị ebube,+ i mezuwo ihe ndị i zubere ime+ kemgbe oge ochie, n’ikwesị ntụkwasị obi,+ n’eziokwu.+