25Jehova, ị bụ Chineke m.+ Ana m ebuli gị elu,+ ana m eto aha gị,+ n’ihi na i mewo ihe ndị dị ebube,+ i mezuwo ihe ndị i zubere ime+ kemgbe oge ochie, n’ikwesị ntụkwasị obi,+ n’eziokwu.+
19Mgbe ihe ndị a gasịrị, anụrụ m ihe dị ka oké olu nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe.+ Ha sịrị: “Toonụ Jaa!+ Ọ bụ Chineke anyị nwe+ nzọpụta+ na otuto na ike,