-
Ezra 7:27, 28Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Ka otuto dịrị Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà, onye mere ka eze nwee mmasị ịchọ ụlọ Jehova dị na Jeruselem mma.+ 28 O gosiri m na ọ hụrụ m n’anya* ma mee ka eze na ndị ndụmọdụ ya+ na ndị dike niile eze mere ndị isi meere m amara.+ Obi wee sie m ike n’ihi na Jehova bụ́ Chineke m nọnyeere m. M wee si ná ndị Izrel kpọkọta ndị isi ka ha soro m lawa Jeruselem.
-