-
Aịzaya 66:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 “M ga-edowere ha ihe àmà. M ga-ezikwa ụfọdụ n’ime ndị na-enweghị ihe mere ha ka ha gaa mba dị iche iche, ebe e nwere ndị bụ́ ọkà n’ịgba ụta, ya bụ, ndị Tashish,+ ndị Pul, na ndị Lọd.+ M ga-ezikwa ha ka ha gakwuru ndị Tubal na ndị Jevan,+ nakwa ndị bi n’agwaetiti ndị dị anya, ndị na-anụbeghị akụkọ gbasara m, ndị na-ahụbeghịkwa ebube m. Ha ga-akọkwara mba niile akụkọ ebube m.+
-