Ọnụ Ọgụgụ 10:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Mgbe ọ bụla e bu Igbe ahụ na-apụ, Mosis na-asị: “Jehova, biko, bilie+ chụsasịa ndị iro gị, ka ndị kpọrọ gị asị gbaa ọsọ n’ihi gị.” 2 Samuel 6:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Otú a ka ha si bubata Igbe Jehova ma dọsa ya n’ebe ọ ga na-adị n’ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya.+ E mechaa, Devid chụụrụ Jehova àjà+ a na-esu ọkụ+ na àjà udo.+
35 Mgbe ọ bụla e bu Igbe ahụ na-apụ, Mosis na-asị: “Jehova, biko, bilie+ chụsasịa ndị iro gị, ka ndị kpọrọ gị asị gbaa ọsọ n’ihi gị.”
17 Otú a ka ha si bubata Igbe Jehova ma dọsa ya n’ebe ọ ga na-adị n’ụlọikwuu ahụ Devid mara maka ya.+ E mechaa, Devid chụụrụ Jehova àjà+ a na-esu ọkụ+ na àjà udo.+