Jenesis 13:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ebram wee sị Lọt:+ “Biko, mụ na gị ekwesịghị ise okwu, ndị na-azụrụ m anụ na ndị na-azụrụ gị anụ ekwesịghịkwa ịna-ese okwu, maka na mụ na gị bụ nwanne. Jọn 13:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ọ bụrụ na unu hụrụ ibe unu n’anya, mmadụ niile ga-eji ya mata na unu bụ ndị na-eso ụzọ m.”+ Ndị Kọlọsi 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 E wezụga ihe ndị a niile, yirinụ ịhụnanya ka uwe,+ n’ihi na ịhụnanya na-eme ka mmadụ niile dịrị n’otu.+ Ndị Hibru 13:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Nọgidenụ na-ahụ ibe unu n’anya ka ụmụnne.+
8 Ebram wee sị Lọt:+ “Biko, mụ na gị ekwesịghị ise okwu, ndị na-azụrụ m anụ na ndị na-azụrụ gị anụ ekwesịghịkwa ịna-ese okwu, maka na mụ na gị bụ nwanne.
14 E wezụga ihe ndị a niile, yirinụ ịhụnanya ka uwe,+ n’ihi na ịhụnanya na-eme ka mmadụ niile dịrị n’otu.+