Habakọk 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Onye na-asị mkpirisi osisi: “Teta,” ga-ata ahụhụ. Onye na-asịkwa nkume na-enweghị ike ikwu okwu: “Teta, kụziere anyị ihe,” ga-ata ahụhụ. E ji ọlaedo na ọlaọcha machie ya.+ Ume ndụ ọ bụla adịghịkwa n’ime ya.+
19 Onye na-asị mkpirisi osisi: “Teta,” ga-ata ahụhụ. Onye na-asịkwa nkume na-enweghị ike ikwu okwu: “Teta, kụziere anyị ihe,” ga-ata ahụhụ. E ji ọlaedo na ọlaọcha machie ya.+ Ume ndụ ọ bụla adịghịkwa n’ime ya.+