Jenesis 28:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M nọnyeere gị. M ga-echebe gị n’ebe ọ bụla ị na-aga, m ga-akpọghachikwa gị n’ala a.+ Agaghị m ahapụ gị ruo mgbe m mere ihe m kwere gị ná nkwa.”+ 2 Samuel 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O dowekwara ndị agha na-eche nche n’Ịdọm. O dowere ha ebe niile n’Ịdọm. Ndị Ịdọm niile ghọkwara ndị ohu Devid.+ Jehova mekwara ka Devid na-emeri n’agha ọ bụla ọ gara.+ Job 31:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ̀ bụ na Chineke anaghị ahụ ụzọ m,+Na-agụkwa nzọụkwụ m niile ọnụ? Abụ Ọma 121:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova ga-eche gị nche n’ihe niile ị na-eme*Malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi. Ilu 5:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova na-ahụ ihe niile mmadụ na-eme. Ọ na-eleru ihe niile mmadụ na-eme anya.+
15 M nọnyeere gị. M ga-echebe gị n’ebe ọ bụla ị na-aga, m ga-akpọghachikwa gị n’ala a.+ Agaghị m ahapụ gị ruo mgbe m mere ihe m kwere gị ná nkwa.”+
14 O dowekwara ndị agha na-eche nche n’Ịdọm. O dowere ha ebe niile n’Ịdọm. Ndị Ịdọm niile ghọkwara ndị ohu Devid.+ Jehova mekwara ka Devid na-emeri n’agha ọ bụla ọ gara.+