Abụ Ọma 64:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Mee ka nkata ndị ọjọọ na-akpa na nzuzo ghara ikpudo m+Nakwa ka ìgwè ndị ajọ omume ghara ịkpara m aka. Abụ Ọma 64:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ha na-echepụta ụzọ ọhụrụ ndị ha ga-esi na-eme ihe ọjọọ. Ha na-eji aghụghọ agba izu wee chepụta ihe ọjọọ ha ga-eme.+ Mmadụ enweghị ike ịghọta ihe onye nke ọ bụla na-eche n’obi ya.
2 Mee ka nkata ndị ọjọọ na-akpa na nzuzo ghara ikpudo m+Nakwa ka ìgwè ndị ajọ omume ghara ịkpara m aka.
6 Ha na-echepụta ụzọ ọhụrụ ndị ha ga-esi na-eme ihe ọjọọ. Ha na-eji aghụghọ agba izu wee chepụta ihe ọjọọ ha ga-eme.+ Mmadụ enweghị ike ịghọta ihe onye nke ọ bụla na-eche n’obi ya.