Ọpụpụ 9:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mosis weliri mkpara ya chee n’eluigwe, Jehova wee mee ka égbè eluigwe na-agba nakwa ka akụ́ mmiri ígwé na-ada, meekwa ka ọkụ* na-ada n’ala. Jehova nọkwa na-eme ka akụ́ mmiri ígwé na-ezo ka mmiri n’Ijipt. Abụ Ọma 107:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Otú okwu o kwuru si eme ka oké ifufe malite ife,+Meekwa ka e nwee ebili mmiri n’oké osimiri. Aịzaya 30:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Jehova ga-eme ka a nụ olu ya dị ebube.+ Ọ ga-emekwa ka a hụ mgbe ọ ga-eji ezigbo iwe jiri aka ya+ taa ndị iro ya ahụhụ.+ Ihe ndị ọ ga-eji mee ya bụ ire ọkụ nke nnukwu ọkụ+Na oké mmiri ozuzo+ na égbè eluigwe na akụ́ mmiri ígwé.+
23 Mosis weliri mkpara ya chee n’eluigwe, Jehova wee mee ka égbè eluigwe na-agba nakwa ka akụ́ mmiri ígwé na-ada, meekwa ka ọkụ* na-ada n’ala. Jehova nọkwa na-eme ka akụ́ mmiri ígwé na-ezo ka mmiri n’Ijipt.
30 Jehova ga-eme ka a nụ olu ya dị ebube.+ Ọ ga-emekwa ka a hụ mgbe ọ ga-eji ezigbo iwe jiri aka ya+ taa ndị iro ya ahụhụ.+ Ihe ndị ọ ga-eji mee ya bụ ire ọkụ nke nnukwu ọkụ+Na oké mmiri ozuzo+ na égbè eluigwe na akụ́ mmiri ígwé.+