Abụ Ọma 21:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova, eze na-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ị na-egosi na ị dị ike.+ Ọ na-aṅụrị nnukwu ọṅụ maka na ị na-azọpụta ya.+ 2 I meerela ya ihe obi ya chọrọ.+ Ị jụghị inye ya ihe ọ* rịọrọ. (Sila)
21 Jehova, eze na-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ị na-egosi na ị dị ike.+ Ọ na-aṅụrị nnukwu ọṅụ maka na ị na-azọpụta ya.+ 2 I meerela ya ihe obi ya chọrọ.+ Ị jụghị inye ya ihe ọ* rịọrọ. (Sila)