Abụ Ọma 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Rịọ m, m ga-enye gị mba dị iche iche ka ha bụrụ ihe i ketara,Nyekwa gị ebe niile ụwa sọtụrụ ka ha bụrụ nke gị.+ Abụ Ọma 20:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ka o meere gị ihe niile obi gị chọrọ,+Meekwa ka ihe niile i bu n’obi ime gaziere gị.
8 Rịọ m, m ga-enye gị mba dị iche iche ka ha bụrụ ihe i ketara,Nyekwa gị ebe niile ụwa sọtụrụ ka ha bụrụ nke gị.+