Ndị Ikpe 5:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Jehova, ka e si otú a laa ndị iro gị niile n’iyi,+Ma ka ndị hụrụ gị n’anya dị ka anyanwụ nke na-achasi ike.” Ala ahụ wee zuru ike* ruo afọ iri anọ.+ Abụ Ọma 125:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 125 Ndị tụkwasịrị Jehova obi+Dị ka Ugwu Zayọn, bụ́ ugwu a na-enweghị ike ime ka ọ maa jijiji,Kama ọ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+
31 Jehova, ka e si otú a laa ndị iro gị niile n’iyi,+Ma ka ndị hụrụ gị n’anya dị ka anyanwụ nke na-achasi ike.” Ala ahụ wee zuru ike* ruo afọ iri anọ.+
125 Ndị tụkwasịrị Jehova obi+Dị ka Ugwu Zayọn, bụ́ ugwu a na-enweghị ike ime ka ọ maa jijiji,Kama ọ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+