Abụ Ọma 9:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe ndị iro m na-alaghachi azụ,+Ha ga-ada n’ihu gị, e bibiekwa ha. Abụ Ọma 56:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị iro m ga-agbaghachi azụ n’ụbọchị m ga-akpọ gị ka i nyere m aka.+ Obi siri m ike na Chineke nọnyeere m.+
9 Ndị iro m ga-agbaghachi azụ n’ụbọchị m ga-akpọ gị ka i nyere m aka.+ Obi siri m ike na Chineke nọnyeere m.+