Mak 1:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 N’isi ụtụtụ, mgbe ọchịchịrị ka gbara, o biliri pụọ n’èzí ma gaa n’ebe ndị mmadụ na-anaghị anọkarị. Ọ malitere ikpe ekpere n’ebe ahụ.+
35 N’isi ụtụtụ, mgbe ọchịchịrị ka gbara, o biliri pụọ n’èzí ma gaa n’ebe ndị mmadụ na-anaghị anọkarị. Ọ malitere ikpe ekpere n’ebe ahụ.+