Mak 1:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 N’isi ụtụtụ, mgbe ọchịchịrị ka gbara, o biliri pụọ n’èzí ma gaa n’ebe ndị mmadụ na-adịghị anọkarị,+ ọ malitekwara ikpe ekpere n’ebe ahụ.+ Mak Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:35 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 9
35 N’isi ụtụtụ, mgbe ọchịchịrị ka gbara, o biliri pụọ n’èzí ma gaa n’ebe ndị mmadụ na-adịghị anọkarị,+ ọ malitekwara ikpe ekpere n’ebe ahụ.+