Matiu 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 E mesịa, mgbe ọ sịrị ìgwè mmadụ ahụ lawa, ọ rịgooro n’elu ugwu naanị ya ikpe ekpere.+ Ọ bụ ezie na chi ejiwo, ọ nọ n’ebe ahụ naanị ya. Mak 14:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ha wee bịa n’ebe a na-akpọ Getsemeni, o wee gwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Nọdụnụ ala n’ebe a ka m gaa kpee ekpere.”+ Ndị Hibru 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge Kraịst bụ anụ ahụ́, o ji ibesi ákwá ike+ na anya mmiri kpesie ekpere ike ma rịọ Onye ahụ nke nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ,+ a nụkwara olu ya n’ihi na ọ tụrụ egwu Chineke.+
23 E mesịa, mgbe ọ sịrị ìgwè mmadụ ahụ lawa, ọ rịgooro n’elu ugwu naanị ya ikpe ekpere.+ Ọ bụ ezie na chi ejiwo, ọ nọ n’ebe ahụ naanị ya.
32 Ha wee bịa n’ebe a na-akpọ Getsemeni, o wee gwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Nọdụnụ ala n’ebe a ka m gaa kpee ekpere.”+
7 N’oge Kraịst bụ anụ ahụ́, o ji ibesi ákwá ike+ na anya mmiri kpesie ekpere ike ma rịọ Onye ahụ nke nwere ike ịzọpụta ya n’ọnwụ arịrịọ,+ a nụkwara olu ya n’ihi na ọ tụrụ egwu Chineke.+