Ọpụpụ 33:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma ọ sịrị: “M ga-agafe n’ihu gị ma mee ka ị hụ otú m si dị mma. M ga-akọsakwa aha m bụ́ Jehova n’ihu gị.+ Onye m chọrọ imere amara ka m ga-emere amara. Onye m chọkwara imere ebere ka m ga-emere ebere.”+ Abụ Ọma 27:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ebee ka m gaara anọ ma a sị na enweghị m okwukweNa m ga-anọ ndụ hụ otú Jehova si dị mma?*+
19 Ma ọ sịrị: “M ga-agafe n’ihu gị ma mee ka ị hụ otú m si dị mma. M ga-akọsakwa aha m bụ́ Jehova n’ihu gị.+ Onye m chọrọ imere amara ka m ga-emere amara. Onye m chọkwara imere ebere ka m ga-emere ebere.”+