Abụ Ọma 43:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Zite ìhè gị na eziokwu gị.+ Ka ha na-edu m.+ Ka ha duga m n’ugwu nsọ gị nakwa n’ụlọikwuu gị dị ebube.+ Abụ Ọma 86:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+ M ga-eje ije n’ezigbo ụzọ gị.+ Mee ka m jiri obi m niile* na-atụ egwu aha gị.+
3 Zite ìhè gị na eziokwu gị.+ Ka ha na-edu m.+ Ka ha duga m n’ugwu nsọ gị nakwa n’ụlọikwuu gị dị ebube.+
11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+ M ga-eje ije n’ezigbo ụzọ gị.+ Mee ka m jiri obi m niile* na-atụ egwu aha gị.+